"@metadata": {
"authors": [
"Mbachuvm",
"Pasjoesscc",
"Tochiprecious",
"Ukabia",
"Uzoma Ozurumba",
"Weather Top Wizard",
"Epiphanus Jidechukwu",
"Iwuala Lucy"

"abusefilter-edit-builder-vars-user-mobile": "Ma onye ọrụ ọna maọbụ ọnaghi edezi site na interface mkpanaka ($1)",
"mobile-frontend-account-create-captcha-placeholder": "Tinye koodu Nkwenye",
"mobile-frontend-clear-search": "Kpochapụ",
"mobile-frontend-copyright": "Ọdịnaya dị n'okpuru $1 belụsọ na edere ya otú ọzọ.",
"mobile-frontend-desc": "Na-enyere aka imeziwanye ọnụnọ ekwentị nke ìhè atụ MediaWiki",
"mobile-frontend-edit-login-action": "Nyere aka melite {{SITENAME}}.
Banye ka idezie.",
"mobile-frontend-edit-signup-action": "Nyere aka melite {{SITENAME}}.
Debanye aha ka idezie.",
"mobile-frontend-editor-anon": "Dezie na-abanyeghị",
"mobile-frontend-editor-anonwarning": "Idọakanantị: Ị banyebeghị. Onye ọbụla ga-ahụ akara IP gị ma ọbụrụ na-ime ndezi n'ebe a. IJiri aha banye  m'ọbụ kepụta akanụtụ, ndezi niile i ga-eme gosi n'aha gi, tinyere ihe nrite ndị ọzọ.",
"mobile-frontend-editor-autocreatewarning": "Ịdọ aka ná ntị: Ị banyebeghị. Ozugbo ịmere ndezi, a ga-emepụtara gi akaụntụ na ano nwa oge. [[$1|Matakwuo]]. Banye ma ọ bụ mepụta akaụntụ ka ị gaa n'ihu na-anata amamọkwa mgbe akaụntụ a mebiri, yana ịnweta atụmatụ ndị ọzọ.",
"mobile-frontend-editor-blocked-drawer-action-login": "Banye",
"mobile-frontend-drawer-arrow-label": "Mechie",
"mobile-frontend-editor-blocked-drawer-action-ok": "Ngwanu",
"mobile-frontend-editor-blocked-drawer-action-randompage": "Buje m na ibe ọzọ",
"mobile-frontend-editor-blocked-drawer-title": "E gbochiri gị idezi {{SITENAME}}.",
"mobile-frontend-editor-blocked-drawer-title-partial": "E gbochiri gị idezi ibe a.",
"mobile-frontend-editor-blocked-drawer-title-ip": "A machiela adreesị IP gi ị dezie ihe {{SITENAME}}.",
"mobile-frontend-editor-blocked-drawer-title-ip-partial": "A machiela adreesị IP gị idezi ibe a.",
"mobile-frontend-editor-blocked-drawer-body-partial": "Gbalịa dezie ibe ọzọ.",
"mobile-frontend-editor-blocked-drawer-body-login": "Gbalịa ịbanye ma ọ bụrụ na ị nwere akaụntụ.",
"mobile-frontend-editor-blocked-drawer-body-login-partial": "Gbalịa ịbanye ma ọ bụrụ na ị nwere akaụntụ, ma ọ bụ gbalịa dezie ibe ọzọ.",
"mobile-frontend-editor-blocked-drawer-body-login-createaccount": "Gbalịa ịbanye ma ọ bụ mepụta akaụntụ.",
"mobile-frontend-editor-blocked-drawer-body-login-createaccount-partial": "Gbalịa ịbanye ma ọ bụrụ na ị nwere akaụntụ, ma ọ bụ gbalịa dezie ibe ọzọ.",
"mobile-frontend-editor-blocked-drawer-body-link": "Hụ ọzọ",
"mobile-frontend-editor-blocked-drawer-reason-header": "Ihe kpatara",
"mobile-frontend-editor-blocked-drawer-creator-header": "{{GENDER:$1| kpọchie}} site na",
"mobile-frontend-editor-blocked-drawer-expiry-header": "Mgbochi ga-ekubi ume",
"mobile-frontend-editor-blocked-drawer-help": "Hụ nkọwa",
"mobile-frontend-editor-generic-block-reason": "Ihe kpatara nke na amaghị",
"mobile-frontend-editor-cancel": "Hapụ̀",
"mobile-frontend-editor-cancel-confirm": "Ị chọrọ n'ezie ịgbahapụ ndezi Ị mere?",
"mobile-frontend-editor-captcha-try-again": "Koodu n'ezighi ezi, nwaa ọzọ.",
"mobile-frontend-editor-continue": "Nkeọzọ",
"mobile-frontend-editor-disabled": "A na-echekwa ibe a iji gbochie mmebi ihe. [$1 Lee Ebe e si nweta ya]",
"mobile-frontend-editor-disabled-anon": "Ị ga-abanye iji dezie ibe a.",
"mobile-frontend-editor-editing": "Na-edezi",
"mobile-frontend-editor-editing-page": "Na-edezi $1",
"mobile-frontend-editor-error": "Njehie, ebipụtaghị ndezi.",
"mobile-frontend-editor-error-conflict": "Njehie, onye ọrụ ọzọ edeziela ibe a.",
"mobile-frontend-editor-error-loading": "Njehie, enweghị ike ibuputa onye ndezi.",
"mobile-frontend-editor-error-preview": "Njehie, ihe a na-atụghị anya ya mere mgbe a na-ebuputa ihe nlele ahụ. Biko mechie ma nwaa ọzọ.",
"mobile-frontend-editor-keep-editing": "Dezibe",
"mobile-frontend-editor-licensing": "Site na ibipụta mgbanwe, ị kwenyere ịhapụ ntinye aka gị n'okpuru $1 {{PLURAL:$2|akwụkwọ ikike| akwụkwọ ikike}}.",
"mobile-frontend-editor-licensing-with-terms": "Site na ibipụta mgbanwe, ị kwenyere na $1 ma kwenye ịhapụ ntinye gị n'okpuru $2 {{PLURAL:$3| ikike|akwụkwọ ikike}}.",
"mobile-frontend-editor-terms-link": "[$1 Usoro ojiji]",
"mobile-frontend-editor-new-page-confirm": "{{GENDER:$1|Ị ji n'aka na ị chọrọ ịmepụta}} ibe ọhụrụ na {{SITENAME}}?",
"mobile-frontend-editor-placeholder": "Akụkụ a tọgbọrọ chakoo. Bụrụ onye mbụ ịgbasa ya!",
"mobile-frontend-editor-placeholder-new-page": "{{GENDER:$1|Ị na-eke}} ibe ọhụrụ na {{SITENAME}}!",
"mobile-frontend-editor-previewing-page": "Na-elele anya $1",
"mobile-frontend-editor-publish": "Bipụta",
"mobile-frontend-editor-save": "Dònye",
"mobile-frontend-editor-summary-placeholder": "Ọmụmaatụ: meziri ndefie, gbakwunyere ọdịnaya",
"mobile-frontend-editor-summary-request": "Kedu ka i si meziwanye ibe ahụ?",
"mobile-frontend-editor-summary": "Nchịkọta",
"mobile-frontend-editor-switch-editor": "Gbanwee nchịkọta akụkọ",
"mobile-frontend-editor-switch-visual-editor": "Gbanwee banye na ndezi anya",
"mobile-frontend-editor-uploadenable": "Biko buru ụzọ bulite foto ka ị nwee ike idezi.",
"mobile-frontend-editor-viewing-source-page": "Ebe e si elele$1",
"mobile-frontend-editor-wait": "Na-ebipụta ndezi, biko chere.",
"mobile-frontend-editor-loading": "Na-achighari nchịkọta akụkọ…",
"mobile-frontend-editor-loadingtooslow": "Njikọ ọ dị nwayọọ?",
"mobile-frontend-editor-loadbasiceditor": "Gbanwee banye na ndezi ebe osi",
"mobile-frontend-editor-toload": "Onye ndezi ga-ebughari ugbu a. Ọ bụrụ na ị ka na-ahụ ozi a ka nwa tịnkọm tịnkọm ole na ole gachara, biko [$1 bugharịa ibe ahụ].",
"mf-expand-sections-description": "Na agbasanwanye akụkụ nke ibe ọdịnaya site na ndabara.",
"mf-expand-sections-name": "Gbasaa ngalaba niile",
"mf-expand-sections-0-label": "Nkwada site na ndabara",
"mf-expand-sections-1-label": "Gbasaa na ndabara",
"mf-font-size-name": "Ederede",
"mf-font-size-description": "Hazie ederede ka e nwee ike ịgụ ya nke ọma.",
"mf-font-size-small-label": "Ụkpụrụ",
"mf-font-size-regular-label": "Ọkara",
"mf-font-size-large-label": "Nnukwu",
"mobile-frontend-generic-404-desc": "Enweghị ike ịchọta ibe ị na-achọ.",
"mobile-frontend-generic-404-title": "Njehie - Achọtaghị ibe",
"mobile-frontend-generic-login-new": "{{SITENAME}}Ndị dị ka gị mere.
Banye iji tinye aka.",
"mobile-frontend-joined-just-now": "{{GENDER:$1|Sonyere}} ugbu a",
"mobile-frontend-joined-seconds": "{{GENDER:$1| Ejikọtara}} {{PLURAL:$2|$2 nke abụọ| $2 tịnkọm tịnkọm}} gara aga",
"mobile-frontend-joined-minutes": "{{GENDER:$1|Ejikọtara}} {{PLURAL:$2| $2 nkeji |$2 nkeji}} gara aga",
"mobile-frontend-joined-hours": "{{GENDER:$1|Ejikọtara}} {{PLURAL:$2|$2 elekere |$2 elekere}} gara aga",
"mobile-frontend-joined-days": "{{GENDER:$1|Ejikọtara}} {{PLURAL:$2|$2 ụbọchị|$2 tịnkọm tịnkọm}} gara aga",
"mobile-frontend-joined-months": "{{GENDER:$1|Ejikọtara}} {{PLURAL:$2|$2 ọnwa| $2 ọnwa}} gara aga",
"mobile-frontend-joined-years": "{{GENDER:$1|Ejikọtara}} {{PLURAL:$2|$2 afọ| $2 afọ}} gara aga",
"mobile-frontend-language-heading": "Asụsụ",
"mobile-frontend-languages-structured-overlay-suggested-languages-header": "Asụsụ a tụrụ árò ha",
"mobile-frontend-languages-structured-overlay-all-languages-header": "Asụ̀sụ̀ ndị ọ̀zọ",
"mobile-frontend-languages-structured-overlay-search-input-placeholder": "Chọọ asụsụ",
"mobile-frontend-languages-structured-overlay-no-results": "Asụsụ adịghị ya",
"mobile-frontend-languages-structured-overlay-error": "Enwere njehie na itinye asụsụ maka ibe a.",
"mobile-frontend-languages-structured-overlay-no-results-body": "Asụsụ ahụ ị na-achọ adịghị ya.",
"mobile-frontend-last-modified-date": "Oge ikpeazụ edezi bụ na $1, na $2",
"mobile-frontend-last-modified-with-user-days": "[$4 ikpeazụ {{GENDER:$1|edeziri}} {{PLURAL:$3|$3 ụbọchị |$3 ụbọchị}} gara aga] site na {{PLURAL:$5|[$6 $2]|0=onye ọrụ ana-amaghị aha ya}}",
"mobile-frontend-last-modified-with-user-hours": "[$4 ikpeazụ {{GENDER:$1|edeziri }} {{PLURAL:$3|$3 elekere|$3 elekere }}gara aga] site na {{PLURAL:$5|[$6 $2]|0=onye ọrụ ana-amaghị aha ya}}",
"mobile-frontend-last-modified-with-user-just-now": "[$3 ikpeazụ {{GENDER:$1|edeziri}}] ugbu a si na aka {{PLURAL:$4| [$5 $2 ]|0=onye ọrụ ana-amaghị aha ya}}",
"mobile-frontend-last-modified-with-user-minutes": "[$4 ikpeazụ {{GENDER:$1|edeziri }} {{PLURAL:$3| $3 nkeji | $3 nkeji}} gara aga] site na {{PLURAL:$5| [ $6 $2]|0=onye ọrụ ana-amaghị aha ya}}",
"mobile-frontend-last-modified-with-user-months": "[$4 ikpeazụ {{GENDER:$1|edeziri}} {{PLURAL:$3|$3 ọnwa| $3 ọnwa}} gara aga] site na aka {{PLURAL:$5|[$6 $2]|0=onye ọrụ ana-amaghị aha ya}}",
"mobile-frontend-last-modified-with-user-seconds": "[$4 ikpeazụ {{GENDER:$1|edeziri}} {{PLURAL:$3|$3 nke abụọ|$3 tịkọm tịkọm}} gara aga] site na aka {{PLURAL:$5| [ $6 $2 ]|0=onye ọrụ ana-amaghị aha ya}}",
"mobile-frontend-last-modified-with-user-years": "[$4 ikpeazụ {{GENDER:$1|edeziri}} {{PLURAL:$3|$3 afọ| $3 afọ}} gara aga] site na aka {{PLURAL:$5|[$6 $2]|0=onye ọrụ ana-amaghị aha ya}}",
"mobile-frontend-main-menu": "Isi menu",
"mobile-frontend-main-menu-settings-heading": "Ntọala",
"mobile-frontend-media-details": "Nkọwa",
"mobile-frontend-media-license-link": "Ozi maka ikikere",
"mobile-frontend-media-load-fail-message": "E nwere njehie mgbe ị na-etinye ihe onyonyo a.",
"mobile-frontend-media-load-fail-retry": "Tụnyearia",
"mobile-frontend-media-next": "Gosi onyonyo na-esote",
"mobile-frontend-media-prev": "Gosi onyonyo gara aga",
"mobile-frontend-missing-image": "Onyonyo",
"mobile-frontend-opt-in-explain": "{{SITENAME}} βeta bụ ụzọ ị ga-esi nwalee njirimara nnwale ndị a wee nye anyị nzaghachi bara uru.",
"mobile-frontend-overlay-close": "Mechie",
"mobile-frontend-privacy-link-text": "Nzuzo",
"mobile-frontend-references-citation": "Edensibịa",
"mobile-frontend-references-citation-error": "Enwere njehie mere ná enweghị ike ibudata edensibia a.",
"mobile-frontend-requires-mobile": "Ibe a adịghị na desktọpụ. Biko pịa njikọ nke nlele ọnọdụ ekwentị, na ala nke ibe a.",
"mobile-frontend-requires-title": "Ibe a adịghị",
"mobile-frontend-save-error": "E nwere mperi na Ichekwa ntọala. Biko hụ na ị gbanyere kuki.",
"mobile-frontend-save-settings": "Dònye",
"mobile-frontend-search-content": "Chọọ n'ime ibe",
"mobile-frontend-search-content-no-results": "{{int:mobile-frontend-search-content}} ịhụ ma nkebiokwu a ọ pụtara ebe ọ bụla.",
"mobile-frontend-search-no-results": "Enweghị ibe nwere isiokwu a.",
"mobile-frontend-settings-tagline": "ihe masịrị ịgụ",
"mobile-frontend-settings-beta": "{{SITENAME}} βeta",
"mobile-frontend-settings-save": "echekwara ntọala.",
"mobile-frontend-terms-text": "Iwu njirụ ọrụ",
"mobile-frontend-view": "nlegharị anya nke ekwenti",
"mobile-frontend-view-desktop": "Desktọpụ",
"mobile-frontend-watchlist-a-z-empty-howto": "Ị naghị ekiri ibe ọ bụla ugbu a. Ndepụta nlele gị na-enyere gị aka isochi ibe ndị ị nwere mmasị na ya azụ. Lelee ibe site na ịpị akara kpakpando aka.",
"mobile-frontend-watchlist-a-z-empty-howto-alt": "Pịa akara kpakpando aka",
"mobile-frontend-watchlist-back-home": "Laghachi n'ụlọ",
"mobile-frontend-watchlist-cta-button-login": "Banye",
"mobile-frontend-watchlist-cta-button-signup": "Debanye aha",
"mobile-frontend-watchlist-feed-empty": "Enweghị ibe nwere mgbanwe na nso nso a.",
"mobile-frontend-watchlist-filter-all": "Ha niile",
"mobile-frontend-watchlist-filter-articles": "Ibe",
"mobile-frontend-watchlist-filter-other": "Nke ọzọ",
"mobile-frontend-watchlist-filter-talk": "Nkàta",
"mobile-frontend-watchlist-more": "Ọzọ",
"mobile-frontend-watchlist-purpose": "Ndepụta nleba anya na-enyere gị aka ịhụba ibe ama ma sochie mgbanwe ha azụ.
Banye ka ịhụ ya.",
"mobile-frontend-watchlist-signup-action": "Ndepụta nleba anya na-enyere gị aka ịhụba ibe ama ma sochie mgbanwe ha azụ.
Debanye aha iji malite otu ugbu a.",
"mobile-frontend-user-page-no-owner-page-yet": "Ị nwebeghị ibe onye ọrụ",
"mobile-frontend-user-page-no-page-yet": "Enweghị ibe onye ọrụ maka $1",
"mobile-frontend-user-page-describe-yourself": "Ị nwere ike ịkọwara ibe $1, onwe gị na ibe onye ọrụ gị",
"mobile-frontend-user-page-describe-yourself-editors": "ndị editọ",
"mobile-frontend-user-page-desired-action": "$1 kwesịrị ikepụta ma dezie ibe a",
"mobile-frontend-user-page-create-owner-page-link-label": "Kepụta nke gi",
"mobile-frontend-user-page-create-user-page-link-label": "Kepụta ibe a na-akpọ $1",
"mobile.css": "/* A ga-ebudata CSS niile ebea maka ndị ọrụ saịtị mkpanaka */",
"mobile.js": "/* A ga-ebudata JavaScript niile ebe a maka ndị ọrụ nke saịtị mkpanaka */",
"tag-mobile_edit": "ḿmezi m̀pàn'aka",
"tag-mobile_edit-description": "Ndezi e mere site na ekwentị (web ma ọ bụ ngwa)",
"tag-advanced_mobile_edit": "Edezi mkpanaka dị elu",
"tag-advanced_mobile_edit-description": "Ndezi nke onye ọrụ mere ná ọnọdụ dị elu",
"tag-mobile_web_edit": "Ndezi web nke mbugharị",
"tag-mobile_web_edit-description": "Ndezi e mere site na ebe nrụọrụ weebụ mkpanaka",
"mobile-frontend-loading-message": "ọ ka na-ebudata",
"mobile-frontend-search-feedback-link-text": "Nye anyị nzaghachi gị.",
"mobile-frontend-search-feedback-prompt": "Ọ bụ na ịchọtaghị ihe ị na-achọ?",
"mobile-frontend-mobile-option-MFEnableWikidataDescriptions": "Nkọwa isiokwu",
"mobile-frontend-mobile-option-MFEnableWikidataDescriptions-description": "Mụta maka isiokwu nke ibe ahụ nakwa nkọwa dị nkenke n'okpuru isiokwu ahụ",
"mobile-frontend-send-feedback": "Zipu nzaghachi",
"mobile-frontend-mobile-option-MFLazyLoadImages-description": "Budata onyonyo naanị mgbe achọrọ ha.",
"mobile-frontend-mobile-option-MFLazyLoadImages": "Budata onyonyo umengwụ",
"mobile-frontend-mobile-option-MFShowFirstParagraphBeforeInfobox": "Paragraf ndu",
"mobile-frontend-mobile-option-MFShowFirstParagraphBeforeInfobox-description": "Ederede ga na-egosi mgbe niile n'elu igbe ozi, na-emeziwanye arụmọrụ yana agụmagụ.",
"mobile-frontend-mobile-option-MFEnableFontChanger": "nha fọnt",
"mobile-frontend-mobile-option-MFEnableFontChanger-description": "Jikwaa nha fọnt nke ahụmahụ ịgụ ihe gị.Ahụmahụ",
"mw-mf-amc-name": "Ọnọdụ dị elu",
"mw-mf-amc-description": "Ọnọdụ ụdị dị elu na-enye ohere dị mfe maka ibe okwu, ibe akụkọ ihe mere eme, ngwaọrụ ndị ọrụ, na ngwaọrụ nhazi ndị ọzọ.",
"mw-mf-amc-0-label": "Agbanyụrụ",
"mw-mf-amc-1-label": "Agbanyere",
"mobile-frontend-mobile-option-amc-learn-more": "Matakwuo",
"mobile-frontend-mobile-option-amc-send-feedback": "Zipu nzaghachi",
"mobile-frontend-user-pref-option": "Mmasị ndị ọrụ",
"mobile-frontend-user-pref-description": "Gbanwee mmasị gị, gụnyere paswọọdụ, ọdịdị weebụsaịtị, ntọala ọkwa, na ihe ndị ọzọ.",
"mobile-frontend-user-pref-link": "Mepee mmasị",
"mobile-frontend-amc-outreach-intro": "Iwebata ụdị dị ọrụ",
"mobile-frontend-amc-outreach-description": "Ụdị dị elu na-eweta ngbasawanye ọrụ nke ibe akụkọ ihe mere eme, ibe ndepụta nlele, mgbanwe ndị na-adịbeghị anya, yana ngwa ọrụ ndị ndezi ndị ọzọ na mkpanaka.",
"mobile-frontend-amc-outreach-enable": "Kwado udị ọnọdụ dị elu",
"mobile-frontend-amc-outreach-no-thanks": "Mba, daalụ",
"mobile-frontend-amc-outreach-enabled-message": "Agbanyere ọnọdụ dị elu ugbu a. Ị nwere ike ịgbanyụọ ya na ntọala gị.",
"mobile-frontend-amc-outreach-dismissed-message": "Ị nwere ike ịgbanye ọnọdụ dị elu n'oge ọ bụla na Ntọala gị.",
"mobile-frontend-beta-only": "Njirimara dị naanị na ọnọdụ beta",
"mobile-frontend-console-recruit": "Mụtakwuo maka otu anyị si arụ saịtị mkpanaka anyị na https://www.mediawiki.org/wiki/Special:MyLanguage/Extension:MobileFrontend",
"mobile-frontend-special-pages-pref": "Melite ma mee ka ibe pụrụ iche dị mfe mgbe ị nọ na mkpanaka (akwadoro)",
"prefs-mobile": "Nhọrọ mkpanaaka"